Gaa na ọdịnaya

ebili mmiri

Sitere na Wiktionary

ebili mmiri

Nkọwa

[dezie]

ebili mmiri bụ ekworo orimiri ma ọbụ mmiri na asọ-asọ.


Nkejịasụsụ

[dezie]
  Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. ebili mmiri buru ụgbọ-mmiri ha.
  2. Onye nwe anyi Jesu kristi mere ebili mmiri wee kwụsi.


Mkpọpụta

[dezie]
ebili mmiri




Olumba

[dezie]

ekworo mmiri



Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]