ebe a na-edesa ihe ochie
Ọdịdị
Ebe a na-edesa ihe ochie maọbụ ihe nka dị iche iche
Nkọwa
[dezie]Ebe a na-edesa ihe ochie bụ ụlọ a na-edebe ihe ndị megoro ochie nke a chọrọ iji eme ncheta.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]ụlọ ebe a na-edesa ihe ochie nke di n'obodo ọgụ gbara ọkụ
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ụlọ ihe ochie n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu steeti
Ntụghari n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]