Gaa na ọdịnaya

dozie

Sitere na Wiktionary

dozie

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ iweghachi ihe na-adịghi mma n'ọnọdụ di mma. Ime ka ihe mebiri emebi dịkwa mma ọzọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọ ga-amasị m na ọ bụrụ na gọọmenti ga-ekwe dozie ụzọ anyị

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

repair