doo anya

O sị Wiktionary

Doo anya

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ihe dị mfe na nhọta na nkọwa

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ[dezie]

Gọọmenti etiti mere ka omume nile ha mere n'oge ọchịchị ahụ doo anya

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Clear clear

French[dezie]

Dégager dégager

German[dezie]

klar klar