doo

O sị Wiktionary

doo


Nkọwa[dezie]

Nke a pụtara idowe ihe n'usoro nke ihe ndị metụtara ya na-eso ibe ya.

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwa

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. O kwesịrị ka I doo ihe ndị ahụ n'usoro

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

sequence