dimkpa
Ọdịdị
dimkpa

Nkọwa
[dezie]Bụ nwoke maọbụ nwaanyị ahụ zuru okè, nke gbasiri ike anụahụ ma n'echiche ma tozuokwa ihe e ji mmadụ eme.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Nwoke a bu ibu ahụ bụ dimkpa
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- Onye rijuru afọ
- odogwu