dibia bekee na-awa ahụ
Nkọwa[dezie]
- dibia bekee nke azụrụazụ ma nye ikikere maka iwepụ anụ ahụ ma ọ bụ akụkụ ahụ́ na-arịa ọrịa, mezie sistemụ ahụ, ma ọ bụ dochie akụkụ ahụ ndị ọrịa
- dọkịta bụ ọkachamara na nyocha na ịgwọ ọnọdụ ndị nwere ike ịchọ ịwa ahụ, ma ọ bụ gbanwee ahụ mmadụ
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- Nwa m nwoke bụ dọkịta na-awa ahụ nke ụmụaka
- Ọ gara ụlọ ọgwụ maka afọ mgbu ewee nyefe ya n'aka dọkịta na-awa ahụ