Jump to content

dibia bekee na-awa ọkpụkpụ

O sị Wiktionary
ndị dibia bekee na-awa ọkpụkpụ

Nkọwa

[dezie]

Onye gụrụ akwụkwọ ma nwe ikikere maka mgbochi, nyocha, na ịgwọ ọrịa nke ọkpụkpụ, nkwonkwo, akwara na njikọta ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Mgbe ị nwere nsogbu ikpere biko hụ dibia bekee na-awa ọkpụkpụdọkịta kama ihụ nke na agwọ ọrịa n'ozuzu
  • Ọ na-ewe ihe karịrị afọ iri iji bụrụ dibia bekee na-awa ọkpụkpụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Orthopedic surgeon