Gaa na ọdịnaya

dibia bekee akwara

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Ọkachamara na anatomi, ọrụ ahụike nke nsogbu nje nke akwara na usoro ụjọ nwere ikikere nyocha na ọgwụgwọ ya
  • dibia bekee ndị na-agwọ ọrịa nke ụbụrụ na ọgidigi azụ, akwara ozi,irighiri akwara dị ka ọrịa akwụkwụ, ọrịa strok, nnukwu isi ọwụwa na ọrịa ndị ọzọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • ọ dị ezigbo mkpa ịhụ onye na-ahụ maka akwara ozi mgbe mmadụ nwere headahe buru ibu
  • Gbara ọsọ jee na nke dibia bekee akwara mgbe mmadụ nwere ihe mgbu ma ọ bụ ahụ ima righi-ririghi, ọkachasị mgbe ọ mere n’otu akụkụ ahụ ma ọ bụ na-abịa na mberede, nke a nwere ike ịbụ ihe ịrịba ama nke ọrịa strok ma ọ bụ ọnọdụ ahụike ọzọ siri ike

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

neurologist