dibia bekee ọrịa uche
Nkọwa[dezie]
Dibia bekee nke gụrụ akwụkwọ ma nwe ikike maka ịchọpụta ma gwọ ọrịa uche, nke mmetụta uche, na nke omume gụnyere isi mgbaka na tinyere nsogbu nke ụtaba na anwụrụ ike na ebuta.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- onye ọ bụla chọrọ ịbụ onye ndu ndọrọ ndọrọ ọchịchị kwesịrị ịga hụ dọkịta na-agwọ ọrịa uche iji nyochaa ọnọdụ ọgụgụ isi ya
- Nwa okorobịa ahụ na-ese anwụrụ ike ga-aga hụ dibia bekee ọrịa uche tupu ara agbaa ya