dibia bekee ọrịa anụmanụ
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]onye ruru eru ịgwọ ọrịa anụmanụ ma ọ bụ mmerụọ ahụ anụmanụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- ikwesịrị ịhụ dibia bekee ọrịa anụmanụ maka ọkụkọ gị na-anwụ anwụ
- Nkita ahụ gbajiri ukwu ya biko jee na nke dibia bekee ọrịa anụmanụ ka odozie ya