dibia bekee ọrịa ụmụaka
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]dọkịta ọkachamara na-ahụ maka ụmụaka na ọrịa ha
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ ka mma ka ị kpọgara nwatakịrị ahụ ga na nke dibia bekee ọrịa ụmụaka
- ụlọ ọgwụ ahụ bụ nke dibia bekee bụ ọkachamara n'ọrịa ụmụaka
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]dọkịta ụmụaka