dakpọrọ

O sị Wiktionary

dakpọrọ


Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ ihe arụrụ arụ ida n'ike nke bụ na agaghị emezinwu ya.


Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa


Ọmụmaatụ[dezie]

Ulọ akwụkwọ anyị dakpọrọ ka oke mmiri ahụ zochara


Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntughari asusu ozo[dezie]

Bekee[dezie]

collapesed