dọkara-adọka

O sị Wiktionary
ọkọlọtọ dọkara adọka

Nkọwa[dezie]

  • ihe adọwara adọwa site na isi akụkụ ya n'ọtụtụ ebe, dị ka uwe ma ọ bụ ọkọlọtọ
  • akwa, akwụkwọ, ma ọ bụ ihe ndị ọzọ na-adọ adọ eberi eberi

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Uwe ya dọkara adọka
  • Onye arịrịọ ha yi uwe dọkara adọka

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

ndọwa adọwa

ndọrisi

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Tatters