Jump to content

dọọ aka ná ntị

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

"dọọ aka ná ntị" bu Ime ka (onye) mara ihe egwu na-abịa, ihe ọjọọ, wdg, ma gwa mmadụ ka ọ kpachara anya n'ihi ihe egwu a.

Nkejịasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. ọ dọrọ ya aka ná ntị

Mkpọpụta

[dezie]

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

warn