dịtụ

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

ka ọ dị obere; ọ bụghị nke ukwu.

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • ihe ahụ dịtụ mmiri ntakịrị
  • ụmụaka na-eri nri dịtụ ntakịrị ọkụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

slightly