dịpụrụ adịpụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- (nke mmadụ, otu, ma ọ bụ echiche) ihe a na-emeso dị ka ihe na-enweghị isi ma ọ bụ a na akpazuga n'akụkụ.
- ime mmadụ ma ọ bụ ihe ka ọlaghachi n'ọnọdụ dị ka ihe na-adịghị mkpa ma ọ bụ enweghị ike n'ime obodo ma ọ bụ otu
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmumaatụ
[dezie]- Ha na eme ka ndị ndịpụrụ adịpụ
- Ime mmadụ ka onye dịpụrụ adịpụ adighi mma