chi
Ọdịdị
chi

Nkọwa
[dezie]Ihe maọbụ onye a na-ahụ anya maọbụ anaghị ahụ anya ndị mmadụ kwenyere n'ike ya, na-achụrụ ya àjà ma na-efe ya ofufe.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Onye ọbụla nwere chi ọ na-efe
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Arụ́sị Chiukwu