Gaa na ọdịnaya

chere-were

Sitere na Wiktionary

chere-were

Nkọwa

[dezie]

ọnọdụ ịkwusị nwa obere oge ma nara ihe ị chọrọ ịnara na'egbughị oge

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Omụmaatụ

[dezie]

Gaa na nke Udoka osee foto ka ọ see gị chere-were

Mkpoputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]