chebara echiche
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- ikpachara anya ka ị ghara ịkpata nsogbu ma ọ bụ merụọ ndị ọzọ ahụ ma ọ bụ mee ha ihe nwute
- iji nlezianya na-eche echiche nke na-ewekarị oge
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Mgbe ịtụle okwu ahụ, ma chebara ya echiche, ekpebiri m ka'm ịghara ịla.
- o kwuru na ọ hapụrụ onye ahụ eboro ebubo ka ọ gara mgbe ọ tụlesịrị ma chebara okwu ahụ echiche
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]ịtụle