buru

O sị Wiktionary

buru

Nkọwa[dezie]

buru bu iwelite ihe gaa n'ebe ọzọ maọbu iweghari ihe site na ebe odị gaa ebe ọzọ

Nkwjiasụsụ[dezie]

ngwaa

Ọmumaatụ[dezie]

  1. buru oche a baa ụlọ
  2. Biko buru akwụkwọ gị si ebe a pụọ

Nkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

[[1]]