bu
bu
Nkọwa[dezie]
Bu bụ ijide ihe ka ọ ghara ịda ma mee ka o si ebe ọ nọ nụrụ ebe ọzọ.
Bu bụ idi ihe metụtara mmadụ maọbụ ibu arọ maọbụ nsogbu dakwasịrị mmadụ
Nkeji Asụsụ[dezie]
Ngwaa
Ọmụmaatụ[dezie]
O bu nkụ lọta ọrụ ugbo.
Mkpọpụta[dezie]
Bú
Olumba[dezie]
Para
Ntụgharị[dezie]
Carry
Bekee[dezie]
https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/carry