bayoloji nchekwa

O sị Wiktionary
nchekwa

Nkọwa[dezie]

Nkea bụ ọmụmụ gbasara nchekwa ihe ikikere na ihe ndị dị iche iche amụrụ akụ n'ebumnobi ichekwa udidi ihe okike,ebe obibi na oké mkpochapụ agbo ha.


Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nchekwa baọlọji ga enye aka ichekwa gburugburu ebe obibi.

Mkpọpụta[dezie]

bayoloji nchekwa



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Conservation_biology