banyere
Ọdịdị
banyere
Nkọwa
[dezie]banyere bu okwu na-egosi tensi ndinaazụ banye, ọ na- egosi na onye ana-ekwu maka ya abanyechala kemgbe
Nkejiasụsụ
[dezie]ngwaa
Omụmaatụ
[dezie]- Oke banyere na ulo ha
- Onye nkụzi ya banyere n'ime ụlọ ha ga kpọpụta ya.
Mkpọpụta
[dezie]