Gaa na ọdịnaya

bagide

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]

Ijide ihe n'ike.

nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ gwara ha ka ha bagide nwoke ahụ.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Bàndè

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

grab