Gaa na ọdịnaya

ba uba

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • ịbawanye ụba n'ọnụ ọgụgụ na-adịkarị ngwa ngwa
  • abawanye n'ike n'ike

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmumaatụ

[dezie]
  • ụka dị iche iche na-aba ụba ebe niile ugbu a
  • mkpụrụ ndụ cancer ahụ mụbara ba uba n'ahụ ya ngwa ngwa

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

proliferate