azịza

O sị Wiktionary

Azịza


Nkọwa[dezie]

Azịza (amara n'ụfọdị ụdị dịka azịza osisi) bụ otu n'ime akụrụngwa eji ehicha ụlọ emere site n'iji osisi na ihe ndị ozọ dị iche iche mepụta ihe dịka eriri siri ike n'ọtụtụ ọnụọgu ji eriri ma ọbu ahịhịa kpokọọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ọ nwere ndị ọ bụ orụaka ya ime azịza

Mkpọpụta[dezie]

Azịza



Foto[dezie]

Azịza
Azịza



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Broom Broom

French[dezie]

Balais Broom

German[dezie]

Besen Besen