atiti
Ọdịdị
atiti
Nkọwa
[dezie]Atiti bụ unyi, uzuzu ma ọ bụ ihe ọ bụla na-eme ka ihe ghara ịdị ọcha
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Emeka kpochara atiti dị n'oche
- Ézì bụ anụmanụ na-eru atiti
- Akwa ahụ ruru unyi
- oche ahụ ruru inyi
- ụlọ ahụ ruru iyi
- efere ahụ ruru aachị
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- uyi- (Anambra)
- iyi-(Imo-Owerri)
- aachị (Enugu -Nsukka)
- unyi (Abịa -Abịrịba)
- inyi ( Ebonyi -Abịrịba)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]dirt [[Category: Olumba Igbo project]