Jump to content

atanụ

O sị Wiktionary

ataṅụ.

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ akụrụngwa igwe emebere maka inyeaka kọwa oge mbido ma ọ hụ nkwụsi ihe. Ana akpọkwa nke a mgbirigba nke ejikwa ya enweta ntunye uche mmadụ n'ọgbakọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Akụrụ atanụ mgbe agbasara ụlọ akwụkwọ.
  2. mgbe ha n'eme mkpọtụ,akụrụ atanụ.

Mkpọpụta

[dezie]
ataṅụ


Olumba

[dezie]

Nkejiasụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

bell