atakere
atakere
Nkọwa[dezie]
Atakere bụ ụrọ a na-eri eri nke a na-ahụkarị na Nigeria na mba ndị ọzọ dị n'Ebe Ọdịda Anyanwụ Africa. Ọ bụ ezie na ndị inyom dị ime na-erikarị nzu ka ọ bụrụ ọgwụgwọ ọgbụgbọ. Ọtụtụ ndị ọzọ na-eri ya maka iri ihe ụtọ.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- Ọ na-amasị nne m ita atakere
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
ụrọ ma ọ bụ nzụ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
A na-akpọkwa ya ndom na Efik/Ibibio na eko na asụsụ Bini/Edo.