Gaa na ọdịnaya

atụrụ

Sitere na Wiktionary

Atụrụ


Nkọwa

[dezie]

Otu n'ime anụmanụ chukwu kere bụ nke na-ebi n'ulọ. A na-azụ ya maka oriri maọbụ orire iji nweta ego.

atụrụ
atụrụ


Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Atụrụ nna m di ọtụtụ

Mkpọpụta

[dezie]
Atụrụ





Olumba

[dezie]

Atulu {ụfọdụ obodo na Anambra Steti n'akpọ ya atulu}

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

sheep