atụmatụ agụmagụ

O sị Wiktionary

atụmatụ agụmagụ

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ọtụtụ atụmaatụ eji ede agụmagụ .Ụfọdụ bụ mmemmadụ , mbụrụ , asụsụnka w.d.g.

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

atụmatụ agụmagụ na-enye agụmagụ nghọta pụrụ iche


Mkpọpụta[dezie]

atụmatụ agụmagụ

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

device literary device