atụmaatụ asụsụ
Ọdịdị
atụmaatụ asụsụ'
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ atụmaatụ gọmenti maọbụ ndị na-ahụ maka ihe niile gbasara asụsụ wepụtara iji hụ na sụsụ na-etọ maọbụ na ana-asụ ya otu ọ kwesiri.
Nkejịasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Otu n'ime iwu dị n'atụmaatu asụsụ bụ ka a na- asụ igbo n'ụlọ akwụkwọ dị iche iche.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][language policy ]