atụ nfacha eze
Ọdịdị
Atụ nfacha eze
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ụdị atụ eji afacha eze ma ericha nri maọbụ tachaa anụ maọbụkwanụ ihe ọtịta.

Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Azụtara m mkpọ atụ nfacha eze atọ maka oriri na ọṅụnụ na-abia
Nyemụ nfacha eze
Kedu ebe atụ nfacha eze dị
Olumba
[dezie]- nfacha eze→ Anambra
- atụ nfacha→ (Imo)
- ndụcheze→ Enugu(Nsukka)
- atu eze →Abia(Abrịba)
- nho eze →Ebonyi(Afikpo)
Mkpọpụta
[dezie]