Gaa na ọdịnaya

asaa

Sitere na Wiktionary

Asaa


Nkọwa

[dezie]

Asaa bu otu ọnụọgụgụ dị na ala igbo, Ọ bu ya ka ana agụ ma aguchaa isii, ma bụrụ kwa ya ka a na agụ tupu agụo asatọ.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmatu

[dezie]
  1. Anyị dị mmadụ ịsaa n'ebe a. (Nnewi, Awka, Onitsha)
  2. Ojị gbara asaa bụ ọjị ọmụmụ.(Owerri)
  3. Ọlaedo nwa m dị ehọ esa. (Nsukka)
  4. Nwami a zụrụ ndi asaa. (Abrịba)
  5. Ụmụrụma esa bịara ahịa. (Afikpo)

Mkpoputa

[dezie]


Olumba

[dezie]
  • ịsaa→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • asaa→ Imo(Owerri)
  • esa→ Enugu(Nsukka)
  • esaa→ Abia(Abrịba)
  • esa → Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

seven