asụsụ nkanụzụ

O sị Wiktionary

asụsụ nkanụụzụ


nkowa[dezie]

nke a bụ ụdịrị asụsụ eji ede asụsụ komputa iji mee ka ọ na-aghọta ihe mmadụ chọrọ ka ọ mee.

nkejiasusu[dezie]

aha

omumaatu[dezie]

ụlọ ọrụ akpọrọ Tech slot so na-ede asụsụ nkanụụzụ

mkpoputa[dezie]

asusu nkanuzu




olumba[dezie]

ntụghari asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

technology language technology