asụsụ agwaragwa
Ọdịdị
asụsụ agwaragwa
Nkọwa
[dezie]- Asụsụ agwaragwa bụ ụdiri asụsụ na anaghi agbaso iwu isụ maọbụ ide asụsụ bekee mgbe ana-ede maọbụ asụ ya.Ọ bụ mba Nigeria bidoro ụdị asụsụ a.
A na eji ya akpa ọchị maọbụ eme mmadụ akaje.
- Ọ na amasị m ịsụ asụsụ agwaragwa mgbe ọbụla.
- O kwesiri ka anyị na-asụ 'asụsụ agwaragwa
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Okeke n'asụkari asụsụ agwaragwa.