Gaa na ọdịnaya

asọmmiri

Sitere na Wiktionary

asọmmiri

asọmmiri bụ ụdị mmiri na-esi n'ọnụ apụta, nke a na-enyere nri anyị na-eri aka ịgbada n'ime afọ.

Saliva_Baby

Nkejiaụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

Ọ bụsara m asọmmiri

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

saliva