ara

O sị Wiktionary

Ara


Nkọwa[dezie]

Nke a na-adi n'ahụ mmadụ niile nakwa ụfọdụ ụmụ anụmanụ bụ nwaanyị.

Ara


Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ara nwaanyi a zara aza maka ime ọ di

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Eraa n'olu Nkanụ di na Enugwu state.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

breast