arụsi
Ọdịdị
arụsi
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ chi dị iche iche ndi Ịgbo na ekpe tupu ndi ọcha eweta uka

Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]E nwere arụsị dị ịche ịche dịka, arụsi ogwugwu,arụsi ọkịja n'ndi ọzọ. Aha arụsi obodo anyi bụ odomaagana. E nwere nnukwu arụsi nwekwa obere arụsi.
M̀kpọpụta
[dezie]