apataụkwụ
Ọdịdị
Apataụkwụ
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ mpaghara ahụ mmadụ dị na mgbagote ukwu mmadụ nke na- enyere ịga ije aka. Ọ bụ akụkụ ahụ eji aga ije.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Apataụkwụ m na afụm ụfụ. Emerụrụ m ahụ n'apataụkwụ m.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ụtakụ ụkwụ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Thigh [[category:]]