anyaike

O sị Wiktionary

Anyaike

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ngwá ọrụeji egbu osisi, onwere ebe igwe dị nkọ na aka osisi

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Okeke ji anyaike gbuo ukwu osisi ahụ dara ada na mkpirisi

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

anyụnkụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Axe Axe