anya ike

O sị Wiktionary

Anya Ike

Nkọwa[dezie]

Anya ike bụ otu n'ime akụrụngwa eji eme ọrụ ịdị mfe. Ọ bụ ngwa ọrụ emere maka ịwa nkụ.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

1.Anya ike a adịghị njọ 2.Buterem anya ike ọ naaram,achọrọm ịwa nkụ.

Mkpọpụta[dezie]

Anya ike

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

axe https://en.m.wikitionary.org/wiki/axe