anwansi

O sị Wiktionary
ụlọ ebe a na eme anwansi

Nkọwa[dezie]

  • Ikwenye na ọtụmọkpọ ma ọ bụ dibịa afa na ọ nwere ikike karịrị nke mmadụ ma ọ bụ ike sitere n'okike
  • ike pụrụ iche nke sitere na ike karịrị nke mmadụ
  • ụzọ iche echiche nke kwere na ike ndị nke a na-adịghị ahụ anya nwere ike iji metụta ihe omume, ma ọ bụ gbanwe ọnọdụ
  • ike iji ike karịrị nke mmadụ iji mee ka ihe ndị na-agaghị ekwe omume mee site n’ikwu okwu pụrụ iche

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • ụfọdụ ihe ha na-eme n’ọgbakọ ahụ dị ka ime anwansi
  • Ọ bụ anwansi ka ọ bụ ihe dị adị meere na eziokwu?

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

chandum

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Magic