anwụnta

O sị Wiktionary

Anwụnta

Nkọwa[dezie]

Anwụnta bụ ahụhụ na-efegharị efegharị tụmaadị n' abalị bụ nke na-atanye mmadụ ọrịa ịba. Ọ bụ ahụhụ na añu ọbara.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Okwudịrị zụtara ọgwụ anwụnta

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

[Mosquito]