Gaa na ọdịnaya

amoosu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

nwanyị echere na ọ nwere ikike anwansị , ọkachasị nke ndị mmụọ ọjọọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]
  • kedu ka mmadu ga esi chọputa onye bụ amoosu?
  • ịkpọ mmadụ onye amoosu bụ ịkparị onye ahụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Witch