amachamiheụwa
Nke bụ mgbe na-akpa agwa ka ọ macha ihe niile dị n'ụwa
aha
Okezie na-azazi amachamiheụwa ugbu a maka ka o si akpa agwa
[know it all]