amaala

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

mmadụ, anụmanụ, ma ọ bụ osisi nke sitere n’ógbè

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • ọ bụ amaala, nwa afọ Awka
  • nduku bu nri ndi amaala anyị

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

nwa afo

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

indigene