ama-egwuregwu

O sị Wiktionary

Ama-egwuregwu

Nkọwa[dezie]

Ama-egwuregwu bụ aha ebe a na-egwuri-egwu di iche-iche di ka, igba egwu, igba mgba, igba bọọlu, dirigawazia, ma ọ bụ, ebe ndi obodo na-enwe ogbakọ

ama egwuregwu



Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

1. Ụmu agbọghọ na-agba egwu n’ Ama-egwuregwu anyi 2. Onye nkuzi kpọpụtara ụmụ akwụkwọ anyi nile n’Ama-egwuregwu

Mkpọpụta[dezie]

ama egwuregwu



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

playground