amụma
Ọdịdị
amụmà
Nkọwa
[dezie]bụ onyinye na-enye mmadụ ohere ịhụ ihe ga-eme n’ọdịnihu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- amụma eburu ya metụtara agụm akwụkwọ ya.
- amụma adịgboroja emewo ka obi ọtụtụ ndị kpuo ìsì.
- Emeka bụ onye amụma ugha.
Olumba
[dezie]- Igbá ámá (Owerri)
- Amụma ( Anambra, Enugu, , Abịa)